Connect with us

Nigerian Musics

Enyichukwu Offia – Mmeri (Victory).

Published

on

Enyichukwu Offia - Mmeri (Victory).

Artist details & social media: Enyichukwu Offia is a Nigerian multi-talented Gospel artist, songwriter instrumentalist, a Philosopher and a Missionary with The Navigators Nigeria.

He started his music career at his family church, The Eternal Sacred Order of Cherubim and Seraphim, Mount of Glory Gospel Band Cocker Lagos where he rose to the position of an Assistant Music Director.

DOWNLOAD MP3

IF THIS LINK DOESN’T WORK, TRY THE ONE BELOW

DOWNLOAD MP3

Enyichukwu Offia – Mmeri (Victory) Lyrics.

Odighi Onye ozo m nwere nuwa
Ma obughi okaka
Nke Nwuru onwu nihi mo
Ike ochichiri ebiwo na ndu m
Site na obara nke ikwafuru ne lu obe

Chorus
Anyi emeri w’Ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o

Anyi emeri w’Ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
bar’Uba

Nani gi bu Olile Anya m nuwa
Ndi kwere na Jisos, genwe ndu ebigebi
Odighi Ike ga dupum nakagi
Nihi n’ib’okaka Eze nke ebighebi

Anyi emeri w’ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o

Anyi emeri w’ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
bar’uba

Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo
Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo

Enyichukwu Offia Contact

Connect with Enyichukwu:
•Facebook: Enyichukwu Offia
•Twitter: Enyichukwu Offia
•Instagram: Enyichukwu_offia
•Whatsapp: 08034161282

PROMOTE YOUR MUSIC ON MUSICPOINT AFRICA TODAY, WE’RE OFFERING 20% DISCOUNT.

Please JOIN Our Telegram Channel Today for Fast Latest Updates

Please JOIN Our Whatsapp Group Chat Today for Fast Latest Updates

Founder & CEO of Musicpoint Africa, Lover Of God, Foreign Gospel Songs, He Loves Playing Football Games & Watching Movie When Less Busy. For Other Enquiries Send Email At: [email protected]

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

error: Content is protected !!